Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

▪ Olee ihe ndị na-egosi na Jizọs dịrị ndụ n’ụwa? Gụọ peeji nke 7.

▪ Olee ihe mere o ji dị mkpa ka ị kwụsị inwe obi abụọ n’ihe banyere Chineke? Gụọ peeji nke 9.

▪ Olee otú i nwere ike isi kwadebe nwa gị dị afọ iri na ụma imeri nsogbu ndị ga-abịara ya mgbe ọ ghọrọ dimkpa? Gụọ peeji nke 10-12.

▪ Olee otú ndị mmụọ ọjọọ nwere ike isi mesie gị ike? Gụọ peeji nke 20.

▪ Chineke ọ̀ na-enye ndị mmadụ ikike iji ọrụ ebube agwọ ọrịa taa? Gụọ peeji nke 28.