ỤLỌ NCHE Septemba 2009 Chineke Ò Kwere Gị Nkwa na Ị Ga-aba Ọgaranya? Akụnụba nke Na-esi n’Aka Chineke Mmadụ Ịda Ogbenye Ọ̀ Na-egosi na Chineke Ahụghị Ya n’Anya? Ego Ọ̀ Na-eme Ka Mmadụ Nwee Ezi Obi Ụtọ? Onye Nwere Obi Ụtọ na Olileanya n’Agbanyeghị na Ọ Dara Ogbenye Adam na Iv Hà Dịrị Ndụ n’Ụwa n’Ezie? Ịchọpụta Ihe Dị Oké Ọnụ Ahịa E Dere na Baịbụl Ị̀ Maara? Onyeikpe nke Na-akwụsi Ike n’Ihe Ziri Ezi Gịnị Ka I Kwesịrị Ime Mgbe E Mejọrọ Gị? Ihe Ebube nke Mere na Pentikọst! ihe Ndị Dị Oké Ọnụ Ahịa Dị n’Ọdọ Mmiri Kacha Ukwuu n’Etiti Kọntinent America NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ, SỊ Olee Otú Jizọs na Nna Ya Si Bụrụ Otu? Otú Ị Ga-esi Mee nke Ọma n’Ọrụ Ikwusa Ozi Ọma n’Ala Ọzọ