Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
▪ Ndị ọma niile hà ga-aga eluigwe n’ezie? Gụọ peeji nke 6.
▪ Meri ọ̀ bụ “Nne nke Chukwu” n’ezie? Gụọ peeji nke 8.
▪ Olee otú Chineke si ele iji ihe oyiyi na ihe osise efe ya ofufe anya? Gụọ peeji nke 9.
▪ Gịnị ga-enyere gị aka mgbe di ma ọ bụ nwunye gị na-arịa ọrịa ma ọ bụ merụọ ahụ́? Gụọ peeji nke 10-12.
▪ Ihe dị na Baịbụl ọ̀ gbanweela? Gụọ peeji nke 13-14.
▪ Olee ihe onye nke ọ bụla nọ n’ezinụlọ nwere ike ime iji mee ka e nwekwuo obi ụtọ n’ezinụlọ? Gụọ peeji nke 16-17.