Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

▪ Chọpụta ihe bụ́ ngwọta zuru ụwa ọnụ nke nsogbu ndị zuru ụwa ọnụ taa. Gụọ peeji nke 5.

▪ Ụmụ akwụkwọ fọrọ ndụ mgbe a gbagburu ọtụtụ ndị n’ụlọ akwụkwọ dị na Winnenden, Germany, akọọ otú ha si na-edi uche nghasasị ọ kpataara ha. Gụọ peeji nke 9.

▪ Ònye bụ Eze Herọd nke chọrọ igbu Jizọs mgbe ọ bụ nwa ọhụrụ? Gụọ peeji nke 13.

▪ Olee ihe ị maara banyere Ememme Afọ Ọhụrụ Ndị China nke ndị bi n’Eshia na-eme? Gụọ peeji nke 20.

▪ Mata banyere ịbụ abụ n’oge Baịbụl site n’ịtụle ndụ Eze Devid. Gụọ peeji nke 26.

▪ Ọ̀ bụ eziokwu na ndị eze atọ, ma ọ bụ ndị amamihe atọ, bịara fee Jizọs ofufe mgbe ọ nọ n’ihe e ji etinyere anụ ụlọ nri? Gụọ peeji nke 31.

[Ebe E Si Nweta Foto dị na peeji nke 32]

Ụmụaka agụụ na-agụgbu: WHO/OXFAM