Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Olee ihe ndị i nwere ike ime iji zere ịṅụbiga mmanya ókè? GỤỌ PEEJI NKE 6-9.

Gịnị mere i nwere ike iji kwere nkwa ndị Chineke kwere? GỤỌ PEEJI NKE 12.

Olee ihe mere Chineke ji nye ndị Izrel oge ochie iwu ịlụso ndị Kenan agha? GỤỌ PEEJI NKE 13-15.

Olee ụdị ụlọ Ndị Kraịst narị afọ mbụ biri na ha? GỤỌ PEEJI NKE 16-18.

Ọ̀ dị ebe ndị nwụrụ anwụ dị ndụ? GỤỌ PEEJI NKE 19-21.