Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
È kere ụmụ mmadụ ịga eluigwe? GỤỌ PEEJI NKE 5.
Olee ihe anyị ga-eme iji nweta ụgwọ ọrụ a ga-akwụ ndị ọma? GỤỌ PEEJI NKE 6.
Chineke ọ̀ chọrọ ka Ndị Kraịst na-edebe Ụbọchị Izu Ike? GỤỌ PEEJI NKE 13-15.
Olee otú i nwere ike isi mata ndị na-efe ezi ofufe? GỤỌ PEEJI NKE 16-17.
Olee ihe i nwere ike ime ma ọ bụrụ na ndị ọgọ gị ma ọ bụ nne di gị na nna di gị na-etinye aka mgbe niile n’alụmdi na nwunye gị? GỤỌ PEEJI NKE 26-28.