Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Olee ihe atọ Chineke merela iji kwụsị ahụhụ ụmụ mmadụ na-ata? GỤỌ PEEJI NKE 5-6.

Olee ihe ụfọdụ i nwere ike ime iji kasie nwaanyị di ya nwụrụ ma ọ bụ nwoke nwunye ya nwụrụ obi? GỤỌ PEEJI NKE 10-12.

Olee ihe mere onye na-eso ụzọ Kraịst kwesịrị iji na-ekwusara ndị ọzọ ozi ọma? GỤỌ PEEJI NKE 17.

Olee otu ihe i nwere ike ime iji nyere nwa gị aka ịrụ ọrụ dịịrị ya mgbe o toro? GỤỌ PEEJI NKE 19.

Gịnị kpaliri nwoke na-achọghị irubere okpukpe na gọọmenti isi ịghọ onye na-ekwusa ozi ọma? GỤỌ PEEJI NKE 28-29.