Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
À ga-ebibi ụwa? GỤỌ PEEJI NKE 5.
Olee ihe Baịbụl kwuru Chineke ga-eweta ọgwụgwụ ya? GỤỌ PEEJI NKE 5-6.
Ọ bụrụ na ị na-ewesa di ma ọ bụ nwunye gị iwe, olee ihe ndị ga-enyere gị aka iji akọ na-agwa ya okwu? GỤỌ PEEJI NKE 12.
Olee ihe Jizọs kwuru na-eme ka mmadụ nwee obi ụtọ? GỤỌ PEEJI NKE 16.
Olee otú o nwere ike isi bụrụ na ọzụzụ Jizọs natara dị ka ọkwá nkà metụtara ozizi ya? GỤỌ PEEJI NKE 25-26.
[Ebe e si Nweta Foto dị na peeji nke 32]
Foto U.S. National Archives