Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke 32

Peeji nke 32

Peeji nke 32

Gịnị mere o ji bụrụ naanị ụmụ mmadụ na-ekpe ekpere? GỤỌ PEEJI NKE 3.

Chineke ọ̀ na-anụ ma na-aza ekpere anyị n’ezie? GỤỌ PEEJI NKE 11.

Olee ihe dị iche n’ọrịa ndị Jizọs gwọrọ n’ụzọ ọrụ ebube na otú ndị na-eji okwukwe agwọ ọrịa taa si agwọ ya? GỤỌ PEEJI NKE 13.

Olee otú Baịbụl nwere ike isi nyere anyị aka ịlụso echiche ndị na-adịghị mma ọgụ? GỤỌ PEEJI NKE 19.

Mmụọ nsọ ọ̀ bụ onye? GỤỌ PEEJI NKE 26.