Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Olee uru ụmụaka ga-erite ma a kụziere ha banyere Chineke?

GỤỌ PEEJI NKE 4-6.

Gịnị ka di na nwunye nwere ike ime ka ha wee na-akwanyekwuru ibe ha ùgwù?

GỤỌ PEEJI NKE 11-12.

Gịnị mere e ji nwee ọtụtụ chọọchị ndị na-ekwu na ha bụ ndị na-eso ụzọ Kraịst?

GỤỌ PEEJI NKE 16.

Gịnị nyeere otu nwaanyị nke ọtụtụ ihe ọjọọ mere mgbe ọ bụ nwata aka idi mwute ọ na-enwe ma nwee ike ịbịaru Chineke nso?

GỤỌ PEEJI NKE 20-21.

Pita ọ̀ bụ poopu mbụ?

GỤỌ PEEJI NKE 24-25.