Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Ọ̀ dị njọ iji ekwe ntị ma ọ bụ Ịntanet akparịta ihe ga-eme ka agụụ mmekọahụ gụwa mmadụ?

GỤỌ PEEJI NKE 7.

Gịnị ka mmadụ ile ihe anya otú Chineke si ele ihe anya pụtara?

GỤỌ PEEJI NKE 13-14.

Olee otú iwu Chineke si enyere anyị aka inwe ezigbo ahụ́ ike?

GỤỌ PEEJI NKE 16.

Olee otú nna ga-esi enyere nwa ya nwoke aka ka obi na-esi ya ike n’ihe ọ na-eme?

GỤỌ PEEJI NKE 20.

Ndị nne na nna hà kwesịrị ịkụziri ụmụ ha banyere mmekọahụ?

GỤỌ PEEJI NKE 29.