Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Ọ̀ bụ eziokwu na Baịbụl na-ekwu ihe ga-eme n’ọdịnihu?

GỤỌ PEEJI NKE 16-17.

Olee otú otu nwa agbọghọ nke ọtụtụ nsogbu bịaara mgbe ọ bụ nwata si mechaa nwewe obi ụtọ ná ndụ?

GỤỌ PEEJI NKE 19-20.

Gịnị mere Ebreham ji chọọ ịchụ nwa ya n’àjà?

GỤỌ PEEJI NKE 23.

Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’aka Esta, bụ́ onye a kọrọ akụkọ ya na Baịbụl, ma a bịa n’inwe obi ike, inwe ndidi, na ịgwa mmadụ okwu otú ọ ga-eru ya n’obi?

GỤỌ PEEJI NKE 24-29.