Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl
Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl
ỤMỤAKA DỊ AFỌ ATỌ GBADAWA
Lee anụmanụ ndị ahụ nọ n’akụkụ ụgbọ Noa.
Olee ndị nke na-ebe mmuu? Olee ndị nke na-agbọ ụja?
Ụgbọ Noa chebere ụdị anụmanụ niile, ma ndị ogologo ma ndị mkpụmkpụ. Jenesis 7:7-10; 8:15-17
IHE NDỊ NNE NA NNA GA-EME
Gwa nwa gị ka o gosi gị:
Ụgbọ Anụ ọhịa bea Nkịta
Enyí Anịgọ Ọdụm
Enwe Ézì Atụrụ
Ịnyịnya ọhịa Eke na egwurugwu Osisi
Lee ma ị̀ ga-ebeli ubé ka:
Nkịta Ọdụm Enwe
Ézì Atụrụ