Ọ̀ Ga-amasị Gị Ka Mmadụ Bịa na Nke Gị?
Ọ̀ Ga-amasị Gị Ka Mmadụ Bịa na Nke Gị?
Ọbụna n’ụwa a jupụtara ná nsogbu, inweta ezi ihe ọmụma si na Baịbụl banyere Chineke, Alaeze ya, na ihe ndị magburu onwe ya o zubere maka ụmụ mmadụ nwere ike ime ka i nwee obi ụtọ. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmụtakwu banyere Chineke ma ọ bụ nwee mmasị ka mmadụ bịa na nke gị kụziere gị Baịbụl n’efu, ihe i nwere ike ime bụ izitere Ndịàmà Jehova ozi n’adres Ịntanet ha bụ́ www.pr418.com.