Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Peeji nke Iri Atọ na Abụọ

Ọ bụrụ na Chineke na-anụ ekpere anyị, gịnị mere o ji kwe ka ndị mmadụ na-ata ahụhụ? GỤỌ PEEJI NKE 6-8.

Gịnị nyeere otu nwaanyị bi na Filipinz aka ka ọ kwụsị ịṅụ oké mmanya ma mee ka ya na di ya na ụmụ ya dịkwuo ná mma?

GỤỌ PEEJI NKE 12-13.

Ọ bụrụ na Jehova agbaghara mmadụ mmehie, ọ̀ na-echefu mmehie ahụ?

GỤỌ PEEJI NKE 18.

Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’aka Rut banyere ịhụ ndị ọzọ n’anya na ịghara ịgbakụta ha azụ?

GỤỌ PEEJI NKE 23-28.