Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Mmadụ ò nwere ike ịkwụwa aka ya ọtọ n’ụwa a nrụrụ aka juru?
GỤỌ PEEJI NKE 5.
Olee otú Okwu Chineke si nyere otu ezinụlọ na-ekpe okpukpe Hindu aka?
GỤỌ PEEJI NKE 9-11.
Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’aka otu nwaanyị nwere okwukwe nke aha ya bụ́ Rut?
GỤỌ PEEJI NKE 19-24.
Olee otú otu nwoke nke nwere ọtụtụ nsogbu mgbe ọ bụ nwata si ghọọ ezigbo di na ezigbo nna ma na-enwe obi ụtọ ugbu a?
GỤỌ PEEJI NKE 26-27.