Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Olee otú i chere obi kwesịrị ịna-adị ndị mmadụ na otú ha kwesịrị isi na-akpa àgwà n’oge Krismas? Ò nwere ihe bara uru karịa ịgba Krismas?
GỤỌ PEEJI NKE 3-9.
Ị̀ ma ihe mere Chineke ji zite Jizọs n’ụwa?
GỤỌ PEEJI NKE 16-17.
Ị̀ dịbuola ndụ? Ụfọdụ ndị chere na ha adịbuola ndụ. Gịnị mere ha ji chee otú ahụ?
GỤỌ PEEJI NKE 18-20.
Gịnị ka ụmụ nwaanyị ndị dịrị ndụ n’oge Baịbụl ji achọ onwe ha mma?
GỤỌ PEEJI NKE 24-26.