ỤLỌ NCHE Jenụwarị 2013 | Ì Kwesịrị Ịtụ Ọgwụgwụ Ụwa Egwu?
Gịnị bụ “ọgwụgwụ ụwa” Baịbụl kwuru okwu ya?
Maka Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị
Malite n’ụlọ nche nke a, ụfọdụ isiokwu ndị na-agbabu na magazin a ga na-agbazi naanị n’ịntanet. Gụkwuo ihe mere anyị ji mee mgbanwe ndị a.
ISIOKWU TETA! A
Ì Kwesịrị Ịtụ Ọgwụgwụ Ụwa Egwu?
Ihe Baịbụl kwuru banyere ọgwụgwụ ụwa nwere ike iju gị anya.
BỊARUO CHINEKE NSO
“I Kpugheworo Ha Ụmụ Ọhụrụ”
Mụta otú i nwere ike isi mata eziokwu banyere Chineke, bụ́ nke dị na Baịbụl.
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
“Emechaala M Nwere Onwe M.”
Gụọ otú ime ihe ndị Baịbụl kwuru si nyere otu nwa okorobịa aka ịgbanwe ndụ ya, nakwa otú o si nwere onwe ya.
ṄOMIE OKWUKWE HA
‘Ọ Na-ekwu Okwu, Ọ Bụ Ezie na Ọ Nwụrụ Anwụ’
Tụlee ihe atọ mere Ebel ji nwee okwukwe na Chineke, bụ́ onye hụrụ ihe ndị o kere eke n’anya.
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Gịnị bụ aha Chineke, gịnịkwa mere anyị ji kwesị ịna-akpọ ya aha ya
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Na-asị “I Meela”
Ndị nne na nna, nyerenụ ụmụ unu aka ka ha mụta ịna-asị i meela ugbu a ha ka dị obere.