ỤLỌ NCHE Febụwarị 2014 | Agha nke Ghasasịrị Ụwa

Gịnị mere Agha Ụwa nke Mbụ ji ghasasịa ụwa? Azịza ajụjụ a ọ̀ ga-enyere anyị aka ịmata ihe ndị ga-eme n’ọdịnihu?

ISIOKWU TETA! A

Agha nke Ghasasịrị Ụwa

Olee otú agha ụwa nke mbụ ma ọ bụ Agha Ukwu si ghasasịa ụwa otú ka na-akpa ndị mmadụ aka ọjọọ taa?

ISIOKWU TETA! A

Onye Na-akpata Agha na Ahụhụ

Olee ihe Baịbụl kwuru nke gosiri na o nwere ihe gbasara agha a lụrụ n’eluigwe na agha a lụrụ n’ebe niile n’ụwa nakwa nsogbu ndị juru n’ụwa?

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Nkwa Chineke Kwere na Ọ Ga-eme Ka Ụwa Ghọọ Paradaịs Mere Ka Ndụ M Gbanwee

Ivars Vigulis ghọrọ onye a na-anụ aha ya ebe niile, ndị mmadụ na-etokwa ya. Ịgba ọgba tum tum ọnwụ ọnwụ na-atọkwa ya ụtọ. Ma, olee otú ihe Baịbụl na-akụzi si gbanwee ndụ ya?

Ị̀ Maara?

Gịnị bụ alo a kọrọ akụkọ ya na Baịbụl? Olee ụdị onyinye Chineke chọrọ ka a na-eweta n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem?

NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ, SỊ

Gịnị Mere Chineke Ji Kwe Ka Ndị Mmadụ Na-emegbu Ndị Ọ Na-enweghị Ka Ọ Hà Ha?

Baịbụl kọwara ihe Chineke na-eme maka mmegbu ugbu a nakwa ihe ọ ga-eme n’ọdịnihu.

ṄOMIE OKWUKWE HA

Ọ Tachiri Obi n’Agbanyeghị Ihe Ọjọọ Ndị Mere n’Oge Ọ Nọ Ndụ

È nwetụla mgbe ndị mmadụ megburu gị? Ị̀ ga-achọ ịhụ mgbe Chineke ga-eme ka mmegbu kwụsị? Mụta otú ị ga-esi eme ka Ịlaịja.

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ò nwere ihe gosiri na ọ bụ Chineke nyere anyị Baịbụl? Olee otú e si dee ya?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Mere Udo Adịbeghị n’Ụwa?

Mbọ ụmụ mmadụ na-agba iji mee ka udo dịrị n’ụwa enwebeghị isi. Chọpụta ihe ndị kpatara ya.