ỤLỌ NCHE Julaị 2014 | Gịnị Mere Ihe Ọjọọ Ji Eme Ndị Ezigbo Mmadụ?
Ọ̀ bụ Chineke kpatara ndị mmadụ ji ata ahụhụ, ka ọ̀ bụ ihe ha metara n’ụwa ha mbụ? Olee ihe ga-eme ka ihe ọjọọ kwụsị nakwa ka ndị mmadụ ghara ịna-ata ahụhụ?
ISIOKWU TETA! A
Ihe Ọjọọ Juru Ebe Niile
Ọ bụrụ na Chineke onye pụrụ ime ihe niile dị adị, gịnị mere o ji kwe ka ihe ọjọọ na-eme ndị ezigbo mmadụ?
ISIOKWU TETA! A
Gịnị Mere Ihe Ọjọọ Ji Eme Ndị Ezigbo Mmadụ?
Baịbụl kwuru ụzọ ihe atọ mere ndị mmadụ ji ata ahụhụ.
ISIOKWU TETA! A
Otú Chineke Ga-esi Eme Ka Ihe Ọjọọ Kwụsị
Ọ̀ ga-adị gị mma ka i biri n’ụwa mgbe ihe ọjọọ ọ bụla na-agaghị eme ndị ezigbo mmadụ?
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
M Na-eji Égbè M Aga Ebe Ọ Bụla M Na-aga
Annunziato Lugarà nọbu n’òtù ndị na-eme ihe ike, ma ndụ ya gbanwere mgbe ọ gara n’ebe Ndịàmà Jehova na-amụ ihe.
Olee Otú I Kwesịrị Isi Na-adọ Ụmụ Gị Aka ná Ntị?
Baịbụl kwuru ụzọ ihe atọ ga-eme ka ị na-adọ ụmụ gị aka ná ntị otú kwesị ekwesị.
Ị̀ Maara?
Gịnị ka ndị na-arụ ụgbọ mmiri n’oge ochie na-eme ka mmiri ghara ịba n’ụgbọ ha? Olee otú e si eme ka azụ̀ ghara imebi n’oge ochie?
Ị̀ Ga-ahụli Chineke Onye Mmadụ Na-enweghị Ike Ịhụ Anya?
Chọpụta otú i nwere ike isi jiri “anya nke obi” gị hụ Chineke.
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Ihe mere anyị ji ekpe ekpere ọ̀ bụ naanị ka anyị rịọ Chineke ka o nyere anyị aka?