ỤLỌ NCHE Ọktoba 2014 | Olee Uru Alaeze Chineke Ga-abara Gị?
Ị ga-amata azịza ajụjụ a ma ị chọpụta otú Jizọs na Nna ya na ndị na-erubere Chineke isi si were Alaeze ahụ.
ISIOKWU TETA! A
Gịnị Mere I Ji Kwesị Ịma Gbasara Alaeze Chineke?
Gịnị mere Ndịàmà Jehova ji ekwukarị gbasara Alaeze Chineke n’agbanyeghị n’ọtụtụ chọọchị enweghị ihe ha na-ekwu gbasara ya?
ISIOKWU TETA! A
Ihe Mere Jizọs Ji Jiri Alaeze Chineke Kpọrọ Ihe
E nwere ezigbo ihe mere Jizọs ji kwuo gbasara Alaeze Chineke karịa ihe ọ bụla ọzọ.
ISIOKWU TETA! A
Olee Uru Alaeze Chineke Ga-abara Gị?
Ọ bụ gị ga-ekpebi ma ọ̀ ga-abara gị uru ma ọ bụ na ọ gaghị abara gị.
IHE ONYEÀMÀ JEHOVA NA ONYE AGBATA OBI YA NWERE IKE ỊKPARỊTA
Olee Mgbe Alaeze Chineke Malitere Ịchị? (Agba nke Mbụ)
Ọ bụrụ na ị ma azịza ajụjụ a, ị̀ ga-ejili Baịbụl kọwaara ya mmadụ?
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Ihe M Na-eche Mgbe Niile Bụ Gbasara Onwe M
Christof Bauer gụrụ Baịbụl nke ọma n’oge ya na nwunye ya ji ụgbọ mmiri gafee Oké Osimiri Atlantik. Gịnị ka ọ mụtara?
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Gịnị ka Alaeze Chineke ga-eme nke ọchịchị mmadụ na-enweghị ike ime?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịna-ekpe Ekpere? M Kpee Ekpere Chineke Ọ̀ Ga-aza M?
Ikpe ekpere otú Chineke chọrọ ga-eme ka ọ za ekpere gị.