Ṅomie Okwukwe Ha

Na vidio ndị a, ị ga-amụta ihe n’aka ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl, ndị ji obi ha niile fee Chineke.

Ṅomie Okwukwe Ha​—Ebreham, Agba nke Mbụ

Na vidio a, chọpụta otú obi si sie Ebreham ike na Jehova na-emezu nkwa ọ bụla o kwere.

Ṅomie Okwukwe Ha—Ebreham, Agba nke Abụọ

Na vidio a, ị ga-ahụ otu e si gọzie Ebreham nakwa mmadụ niile.

Ṅomie Okwukwe Ha—Ribeka

Ribeka ò nwere okwukwe ga-emeli ka ọ hapụ ụlọ ha gawa ebe ọ na-amaghị?

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

INWE OKWUKWE NA CHINEKE

Ṅomie Okwukwe Ha​—Ụmụ Nwoke na Ụmụ Nwaanyị Ndị A Kọrọ Akụkọ Ha na Baịbụl

Ṅomie ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị fere Chineke Baịbụl kọrọ akụkọ ha ma si otú ahụ bịaruo Chineke nso.