Cheta Nwunye Lọt—Agba nke Atọ
Cheta Onye Ị Na-efe
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Kpachara Anya Maka Ihe Ndị I Bu n’Obi
Mgbe ụfọdụ, obi anyị nwere ike ime ka anyị chọwa ihe anyị ga-akụdo aka mee ihe ọjọọ. Gịnị ga-enyere anyị aka ịmata ihe anyị bu n’obi?
AKỤKỌ
Anyị Kpebiri Ilegide Anya Otu Ebe
Otu okwu e kwuru ná mgbakọ mere ka otu nwanna na nwunye ya bi na Kolombia lebagharịa anya n’ihe kacha ha mkpa ná ndụ
TETA!
Ngọzi Ndị Karịrị Akụnụba
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Achọtara M Akụ̀ nke Bụ́ Ezigbo Ya
Olee otú onye o ji ego achụ ego bara ọgaranya si chọta ihe bara uru karịa akụnụba na ego
VIDIO
Ihe Ndị Mere n’Oge Ochie E Ji Adọ Anyị Aka ná Ntị Taa
Ọtụtụ ndị Izrel abanyeghị n’Ala Nkwa ahụ. Ọ bụ maka gịnị? Ihe nkiri a na-egosi ụzọ ebe anọ a nwara ha ọnwụnwa ka ha nupụrụ Chineke isi. Ebe ndị ahụ bụ n’akparamagwa ha, ná ndị ha na ha na-akpa, n’omume ha, nakwa n’ofufe ha na-efe Chineke.
TETA!
Otú Ị Ga-esi Na-enwe Obi Ụtọ—Inwe Afọ Ojuju na Imesapụ Aka
Ọtụtụ ndị na-ewere ya na ihe ihe ịgaziri mmadụ pụtara bụ inwe akụnụba. Ma inweta ego na ọtụtụ ihe onwunwe, ọ̀ na-eme ka mmadụ na-enwe obi ụtọ? Olee ihe ihe ndị na-eme eme na-egosi?