È Kere Eluigwe na Ụwa Eke?
Eluigwe na ụwa buru ezigbo ibu, dịkwa ịtụnanya. Olee otú ha si dịrị? Ànyị kwesịrị ikwere n’ihe Baịbụl kwuru gbasara otú ha si dịrị?