Gaa n'Isiokwu

“Jehova, . . . Ọ Bụ Gị ka M Tụkwasịrị Obi”

Lee fim a ka ị hụ otú Hezekaya si kpebie ịtụkwasị Chineke obi n’agbanyeghị nsogbu ndị zuru ya ahụ́. Hezekaya gosiri na ya nwere okwukwe na Chineke, na-eguzosikwa ike n’ebe ọ nọ. Ihe o mere kụziiri ndị obodo ya na ndị niile na-efe Jehova taa ezigbo ihe.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

AKWỤKWỌ M NKE AKỤKỌ BIBLE

Chineke Enyere Eze Hezekaya Aka

N’otu abalị, otu mmụọ ozi gburu ndị agha Asiria dị otu narị puku na puku iri asatọ na ise.