Ihe Akwụkwọ Emọs Na-ekwu
Lee vidio a ka ihu ihe ndị bụ́ isi e kwuru n’akwụkwọ Emọs. Amụma Emọs dọrọ aka ná ntị gbasara ịhụ ihe onwunwe n’anya, kwuokwa gbasara Alaeze Mesaya Chineke hiwere.