Ihe Akwụkwọ Zefanaya Na-ekwu
Lee vidio a ka ị hụ ihe ndị bụ́ isi e kwuru n’akwụkwọ Zefanaya. Amụma Zefanaya dọrọ ndị na-enụpụrụ Chineke isi na ndị na-enweghị mmasị n’ofufe ya aka ná ntị.