Gaa n'Isiokwu

Ihe Ndị Mere n’Oge Ochie E Ji Adọ Anyị Aka ná Ntị Taa

Tupu ụmụ Izrel agafee Osimiri Jọdan, a nwara ha ka ha nupụrụ Jehova isi. A nwatara ụfọdụ n’ime ha, ha emee omume ọjọọ mgbe ha na ndị Moab bi ha nso malitere ịkpa. E ji ihe ha mere na-adọ anyị aka ná ntị taa.