Ihe Ndị Mmadụ Kwuru Mere Ha Ji Kwere na Chineke Dị
Ụfọdụ ndị si ebe dị iche iche kwuru ihe mere ha ji kwere na e nwere Onye kere ihe niile.
Monica Richardson: Onye Dọkịta Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke
Ọ chọwara ịchọpụta ma ihe na-eme n’ịmụ nwa ọ̀ nọkatara na-eme ka è nwere onye ma ihe kere ya. Gịnị ka o mechara chọpụta n’ihe ọ na-arụ?
Massimo Tistarelli: Ọkachamara n’Ihe Gbasara Rọbọt Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke
Otú o si jiri sayensị kpọrọ ihe mere ka o chebara ihe o kweere gbasara evolushọn echiche.
Petr Muzny: Ọkachamara n’Ihe Gbasara Iwu Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke
A mụrụ ya n’oge ọchịchị ndị Kọmunist. N’oge ahụ, mmadụ ikwere na ọ bụ Chineke kere ihe niile bụ ịda iberiibe. Chọpụta ihe mere o ji gbanwee obi ya.
Irène Hof Laurenceau: Ọkachamara n’Ihe Gbasara Ịgba Ọkpụkpụ Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke
Ihe ọ chọpụtara gbasara ụkwụ a kwụnyere akwụnye mere ka o nyowe ihe o kweere enyowe.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
SAYENSỊ NA BAỊBỤL
Ihe Ndị Mmadụ Kwuru Mere Ha Ji Kwere na Chineke Dị
Ụfọdụ ndị sayensị na ndị ọzọ na-abụghị ndị sayensị kwuru ihe mere ha ji kwere na Chineke dị mgbe ha ji ihe ndị ha chọpụtara tụnyere ihe Baịbụl kwuru.