Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

‘N’ezie Chineke Mere Ya Onyenwe Anyị na Kraịst’ (Nke Abụọ)

‘N’ezie Chineke Mere Ya Onyenwe Anyị na Kraịst’ (Nke Abụọ)

Lee fim a ka ị hụ otú anyị ga-esi enwe ike aghọta otú amụma ndị e buru si na-emezu, anyị emeekwa ka okwukwe anyị sie ike, ma ọ bụrụ na anyị emee ka anyị na Chineke dịrị ná mma.