Nehemaya: “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu E Wusiri Ike”

Nehemaya kpọọrọ ndị obodo ya, ha arụghachi mgbidi Jeruselem. O nyekwaara ha aka ịmaliteghachi ife Jehova otú kwesịrị ekwesị.

Nehemaya: “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu E Wusiri Ike”​—Agba nke Mbụ

Nehemaya gbara mbọ rụghachi mgbidi Jeruselem n’agbanyeghị ụzọ dị iche iche e si gbalịa ịkwụsị ya.

Nehemaya: “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu E Wusiri Ike”​—Agba nke Abụọ

Ugbu a a rụghachirila mgbidi Jeruselem, Nehemaya ọ̀ ga-enyeliri ndị Izrel ibe ya aka ịna-efe Jehova otú kwesịrị ekwesị?