Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Nehemaya: “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu E Wusiri Ike”​—Agba nke Mbụ

Nehemaya: “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu E Wusiri Ike”​—Agba nke Mbụ

Nehemaya hapụrụ ọrụ ọ na-arụ n’obí eze dị na Shushan laa Jeruselem iji rụghachi mgbidi Jeruselem. Ma, ihe ga-enye ya nsogbu abụghị naanị nnukwu ihe a ọ na-aga ịrụ. Ikpe ekpere na inwe obi ike hà ga-eme ka ọ rụghachi mgbidi Jeruselem?