Gaa n'Isiokwu

Nwa Mmefu Alọta

Otu nwa okorobịa a mụrụ n’ezinụlọ Ndị Kraịst gara soro ndị na-anaghị akpa àgwà ka Ndị Kraịst na-akpa. Mgbe o bidoro kpawa àgwà na-adịghị mma, olee ihe ndị ezinụlọ ya mere? Olee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta na fim a gbasara nsogbu ndị na-eto eto nwere ike ịbanye na ya taa?