Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IHE ỌMỤMỤ NKE 10

Ịgbanwe Ụda Olu

Ịgbanwe Ụda Olu

Olee otú iwelitụ olu gị, iwedatụ ya, ikwutụ okwu ọsịịsọ, na ijiritụ nwayọọ mgbe ị na-ekwu okwu ga-esi nyere ndị ị na-agwa okwu aka ịghọta ihe ị na-ekwu?