IHE ỌMỤMỤ NKE 14
Mee Ka Ihe Ndị Gbara Ọkpụrụkpụ n’Okwu Gị Doo Anya
Ị̀ chọrọ ime ka ndị ị na-agwa okwu mata ihe ha na-amabughị, kweta n’ihe ị na-ekwu, ka ọ̀ bụ ka ha mee ihe ị na-akụzi? Isi ihe ndị ị họọrọ ikwu n’okwu gị na usoro i si hazie ha ga-enyere gị aka imezu ebumnobi gị.