Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IHE ỌMỤMỤ NKE 15

Gosi na I Kwetasiri ike n’Ihe Ị Na-ekwu

Gosi na I Kwetasiri ike n’Ihe Ị Na-ekwu

Olee ọ̀ dị iche dị ná mmadụ ikwu okwu otú ga-egosi na o kwetasiri ike n’ihe ọ na-ekwu na ikwu okwu otú ọ bụla dị ya mma nakwa ịmanye ndị ọzọ ikweta ihe ọ na-ekwu?