IHE ỌMỤMỤ NKE 3
Ịjụ Ajụjụ
Olee otú i nwere ike isi jiri ajụjụ kụziere ndị ị na-agwa okwu ihe, jiri ya mee ka uche ha dịrị n’ihe ị na-ekwu, jirikwa ya mee ka isi ihe ndị dị n’okwu gị doo anya? Lee vidio a ka ị mata.