MARCH 4, 2021
IHE ỌHỤRỤ NDỊ E NWERE
Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, Nkebi nke Abụọ Adịla na jw.org
Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl, nkebi nke abụọ adịla na jw.org. Ihe dị na ya bụ isi 13-33. Nkebi nke atọ na nke anọ ga-apụta n’oge na-adịghị anya.
Gụọ nkebi nke abụọ n’akwụkwọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi.