Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, Nkebi nke Mbụ Adịla na jw.org
Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl, nkebi nke mbụ adịla na jw.org. Ihe dị na ya bụ isi 01-12. Nkebi nke abụọ ruo nke anọ ga-apụta n’oge na-adịghị anya.
Gụọ nkebi nke mbụ n’akwụkwọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi.