Fast Facts—Angola
- 36,149,000—Ndị bi n'obodo a
- 169,960—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 2,567—Ọgbakọ dị iche iche
221—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME
Ịgbatara Ndị Ọdachi Dakwasịrị Ọsọ Enyemaka
N’afọ ije ozi 2020, ọrịa koronavaịrọs na ọdachi ndị na-emere onwe ha kpara ọtụtụ nde ụmụnna anyị aka ọjọọ. Olee otú anyị si nyere ha aka?