Fast Facts—Barbados
- 288,000—Ndị bi n'obodo a
- 2,350—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 30—Ọgbakọ dị iche iche
126—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
AKỤKỌ NDỊ SI N'OBODO DỊ ICHE ICHE
Ezigbo Ịhụnanya Mere Ka Anyị Gbatara Ndị Nọ n’Agwaetiti Dị Iche Iche Ọsọ Enyemaka
Vidio a gosiri otú ọtụtụ Ndịàmà Jehova si gbaa mbọ wepụta onwe ha iji nyere ndị ajọ ifufe a na-akpọ Ịma na Marịa mebiri ihe ha aka.