Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Hungary

  • Ebe a bụ osimiri Danube dị́ na Budapest nke dị́ na Hungary. Onye a na-enye ndị a akwụkwọ e ji amụ Baịbụl

Fast Facts—Hungary

  • 9,597,000—Ndị bi n'obodo a
  • 21,332—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 283—Ọgbakọ dị iche iche
  • 453—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma