Fast Facts—Finland
- 5,564,000—Ndị bi n'obodo a
- 18,186—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 272—Ọgbakọ dị iche iche
307—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Ozi Oge Niile Anyị Jere Iri Afọ Ise n’Ebe Ugwu Finland
Gụọ akụkọ ndụ Aili na Annikki Mattila. Ha mụtara ịtụkwasị Jehova obi mgbe ha bụ ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche n’ebe ugwu Finland.