Gaa n'Isiokwu

Otú M Si Malite Inwe Obi Ụtọ ná Ndụ

Otú M Si Malite Inwe Obi Ụtọ ná Ndụ

Kemgbe Sergey dị obere, o chere na o nweghị uru ọ bara. Ọ rịọrọ Chineke ka o nyere ya aka ka ọ mata ihe mere o ji kee ya. Chineke zakwara ekpere ya naanị awa abụọ o kpechara ya.