Aka M Ka M Ji Ahụ Ụzọ KPỌWA Aka M Ka M Ji Ahụ Ụzọ Lee vidio a ka ị mata banyere otu nwanna aha bụ James Ryan. Ọ bụ onye ogbi kemgbe a mụrụ ya, e mechaa ya ekpuo ìsì. Ị ga-ahụ ihe mere o ji chee na o nweghị ihe ọ bụla funahụrụ ya ebe o bụ na ndị ezinụlọ ya na ndị ọgbakọ a ya na-enyere ya aka. Ewela iwe, ihe e ji akpọ ya enwelighị ike ịkpọ ya. Were Vidio A a Ọ bụ sọsọ James bụ onyeàmà Jehova n’ezinụlọ hà. Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A Idi Nsogbu Akụkọ Gbasara Ndịàmà Jehova Ahụ́ Ike Udo na Obi ụtọ Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị AKỤKỌ A Zara Ekpere Otu Nwaanyị Kpuru Ìsì Mingjie kpere ekpere ka ya chọta ezi Ndị Kraịst. Gịnị mere o ji ghọta na a zaala ekpere ya? BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ M Mụtara na Ihe Gbasara Ndị Ogbi Na-emetụ Chineke n’Obi Jeson ekweghị ka ogbi ọ dara gbochie ya ime ka ya na Chineke dịrị ná mma. VIDIO NA AKWỤKWỌ NDỊÀMÀ JEHOVA NA-EBIPỤTA Baịbụl Ogologo Ya Hà Ka Mmadụ Gụọ ihe a ka ị mata otú e si eji ụdị mkpụrụ akwụkwọ ndị ìsì e nwere n’ọtụtụ asụsụ ebipụta Baịbụl. Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Aka M Ka M Ji Ahụ Ụzọ AKỤKỌ Aka M Ka M Ji Ahụ Ụzọ Igbo Aka M Ka M Ji Ahụ Ụzọ https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502015515/univ/art/502015515_univ_sqr_xl.jpg