Gaa n'Isiokwu

Mgbakọ Mba Niile nke Ndịàmà Jehova

Mgbakọ Mba Niile nke Ndịàmà Jehova

Ndị si ná mba dị iche iche nakwa n’agbụrụ dị iche iche na-abịa mgbakọ a. Anyị na-anọ abalị anọ ma anyị gaa, a na-akụzikwara anyị Baịbụl n’ụbọchị niile ahụ. Ihe ọzọkwa bụ na anyị na ụmụnna anyị na-eji oge ahụ anọrị.