Gaa n'Isiokwu

Anyị Na-akpọ Gị Ka Ị Bịa Mgbakọ Ukwu “Na-enwe Ndidi” nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2023

Anyị Na-akpọ Gị Ka Ị Bịa Mgbakọ Ukwu “Na-enwe Ndidi” nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2023

Anyị kwesịrị ịna-enwe ndidi n’oge a karịa oge ọ bụla ọzọ. Ma, gịnị ka inwe ndidi pụtara? Olee otú ọ ga-esi gbasa ihe anyị na-eme kwa ụbọchị? Anyị na-akpọ gị ka ị bịa Mgbakọ Ukwu “Na-enwe Ndidi” nke Afọ 2023.