ABỤ NKE 110
Ọṅụ Jehova
-
1. Anyị n’ahụ n’ọgwụgw’ụwa n’erun-so.
Nzọpụta adịlan-so.
K’anyị kwusaa oziA-l’eze Jehova.
Ọ bụ Jehova n’edua-nyị.
(UKWE)
Jir’ọṅụ Jehova n’atachio-bi.
Soro bụkuo Jehov’abụ.
K’anyị n’aṅụrị’ọṅụ n’olileany’anyị.
K’anyị n’eto ya n’ụwa niile.
Jir’ọṅụ Jehova n’atachio-bi.
K’ụwa niile hụe-bube ya.
Anyị ga n’efe Chineke ru’ọgwụgwụ,
Jir’obiụ-tọ n’ejere y’ozi.
-
2. K’anyị niile tụkwasị Chinek’obi.
Atụl’egwu. Ọ bụ Dike.
K’anyị bilie bụkuo Chineke abụ.
K’anyị jir’ọṅụ n’eto ya.
(UKWE)
Jir’ọṅụ Jehova n’atachio-bi.
Soro bụkuo Jehov’abụ.
K’anyị n’aṅụrị’ọṅụ n’olileany’anyị.
K’anyị n’eto ya n’ụwa niile.
Jir’ọṅụ Jehova n’atachio-bi.
K’ụwa niile hụe-bube ya.
Anyị ga n’efe Chineke ru’ọgwụgwụ,
Jir’obiụ-tọ n’ejere y’ozi.
(Gụọkwa 1 Ihe 16:27; Ọma 112:4; Luk 21:28; Jọn 8:32.)