ABỤ NKE 111
Ihe Mere Anyị Ji Enwe Ọṅụ
-
1. Ihe n’eny’anyịọ-ṅụ dịọ-tụtụ.
Ọ dị k’akụ̀ bara uru.
Ndị niile n’achọ Jehova
N’abịa sor’anyị n’efe ya.
Ihe niile Baịbụl n’agw’anyị
N’eme k’anyị nwee obiụ-tọ.
Anyị n’amụ Baịbụl kw’ụbọchị.
Ọ n’eme k’anyị nwe’okwukwe.
Ọṅụ jur’anyị niile n’obi.
Ọ n’enwu n’obia-nyị k’ọkụ.
Ọnwụnwa juru n’ebe niile.
Ma Jehova n’echeb’anyị.
(UKWE)
Jehova bụ ọṅụ anyị.
Ọrụ ya n’amasị anyị.
Amamihe ya n’ọrụ ya dịu-kwuu.
Ọrụa-ka ya dịkwa mma.
-
2. Anyị n’ahụ ihen-dịo kere,
El’igwe, mmiri, n’ala.
Ihe niil’o kere maram-ma.
Anyị n’eto ọrụa-ka ya.
Anyị niile n’eji obiụ-tọ
Ekwus’Al’eze Chineke.
Anyị n’ekwusa n’ụwa niile
Nan-gọzi ya g’eru n’ụwa.
O ruwela ka ’madụ niile
N’aṅụrịọ-ṅụ ru’ebigh’ebi.
Ọṅụa-nyị g’enwe na Paradaịs
G’adịrum-gbe ebigh’ebi.
(UKWE)
Jehova bụ ọṅụ anyị.
Ọrụ ya n’amasị anyị.
Amamihe ya n’ọrụ ya dịu-kwuu.
Ọrụa-ka ya dịkwa mma.
(Gụọkwa Diut. 16:15; Aịza. 12:6; Jọn 15:11.)