ABỤ NKE 127
Ụdị Mmadụ M Kwesịrị Ịbụ
-
1. Jehova Chineke, gịnị kam g’eme
Kam jiri kelee gị makan-dụ i nyerem?
Okwu gị n’eme kam hụi-he dịm n’im’obi.
Biko, kam jiri Okwu gị n’enyocha ya.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Jehova Chineke, m kwere gịn-kwa
Nam g’ejin-dụm niile n’efe gịm-gbe niile.
M ji obim niile n’ejere gịo-zi.
Biko, kam soro n’eme gịo-biụ-tọ.
Biko, nyerem aka kam jir’Okwu gị
Mata ụdị ’madụ ị chọrọ kam bụrụ.
Ị gagh’ahapụ ndị hụrụ gị n’anya.
Biko, Jehova kam soro n’enye gịọ-ṅụ.
(Gụọkwa Ọma 18:25; 116:12; Ilu 11:20.)